1. Ndi Kọrint 2:9 IGBOB

9 kama dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si,Ihe anya nāhughi, nke nti nānughi kwa,Nke nābàghi kwa n'obi madu,Ka ha ra, bú ihe Chineke doziri ndi huru Ya n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 2

Echiche 1. Ndi Kọrint 2:9 na onodu