1. Ndi Kọrint 3:18 IGBOB

18 Ka onye ọ bula ghara ighọb͕u onwe-ya. Ọ buru na onye ọ bula nēchè na ya bu onye mara ihe n'etiti unu n'oge a, ya ghọ onye-nzuzu, ka o we ghọ onye mara ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 3

Echiche 1. Ndi Kọrint 3:18 na onodu