1. Ndi Kọrint 4:5 IGBOB

5 Ya mere, unu ekpela ihe ọ bula ikpé mb͕e oge ahu akērughi, rue mb͕e ọ bula Onye-nwe-ayi gābia, Onye gēweputa kwa ihe nile ezoro ezo nke ọchichiri n'ìhè, me kwa ka ìzù nile nke obi nile puta ìhè; mb͕e ahu ka madu nile n'otù n'otù gēnwe kwa otuto-ha site n'aka Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 4

Echiche 1. Ndi Kọrint 4:5 na onodu