1. Ndi Kọrint 4:6 IGBOB

6 Ma ihe ndia, umu-nnam, ka m'mere ka ha ghọ mu onwem na Apọlos n'oyiyi n'ihi unu; ka unu we muta nime ayi ozizì a, Unu agabigala ihe edeworo n'akwukwọ, ka unu we ghara ifuli onwe-unu elu, otù onye n'ihi otù onye megide madu-ibe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 4

Echiche 1. Ndi Kọrint 4:6 na onodu