1. Ndi Kọrint 4:7 IGBOB

7 N'ihi na Ònye nākpa ókè n'etiti gi na madu-ibe-gi? ọ̀ bu gini kwa ka i nwere nke i nānataghi? ma ọ buru na i natara ya, gini mere i nānya isi, dika agāsi na i nataghi ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 4

Echiche 1. Ndi Kọrint 4:7 na onodu