1. Ndi Kọrint 7:12 IGBOB

12 Ma ọ bu mu onwem, ọ bughi Onye-nwe-ayi, nāsi ndi fọduru: Ọ buru na nwa-nna ọ bula nwere nwunye nēkweghi ekwe, ọ buru kwa na ọ di nwanyi ahu ezi nma ka ya na ya biri, ka di-ya ghara irapu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 7

Echiche 1. Ndi Kọrint 7:12 na onodu