1. Ndi Kọrint 7:13 IGBOB

13 Ọzọ, nwanyi nke nwe di nēkweghi ekwe, ọ buru kwa na ọ di nwoke ahu ezi nma ka ya na ya biri, ka ọ ghara irapu di-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 7

Echiche 1. Ndi Kọrint 7:13 na onodu