14 N'ihi na edowo di nēkweghi ekwe nsọ nime nwunye-ya, edowo kwa nwunye nēkweghi ekwe nsọ nime nwa-nna-ayi nwoke: n'ihi na, ma ọ dighi otú a, umu-unu gābu umu nādighi ọcha; ma otú ọ di, ha di nsọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 7
Echiche 1. Ndi Kọrint 7:14 na onodu