1. Ndi Kọrint 7:28 IGBOB

28 Ma asi kwa na ọ bu ezie na i luru nwunye, i mehieghi; asi kwa na nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke lakuru di, o mehieghi. Otú ọ di, ndi di otú a gēnwe nkpab͕u n'anu-aru-ha: ma mu onwem nēmere unu ebere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 7

Echiche 1. Ndi Kọrint 7:28 na onodu