1. Ndi Kọrint 9:12 IGBOB

12 Ọ buru na ndi ọzọ eketa ike a n'ebe unu nọ, àyi onwe-ayi adighi-eketa kari? Otú ọ di, ayi ejighi ike a nara ihe; kama ayi nānagide ihe nile, ka ayi we ghara ib͕ochi ozi ọma Kraist n'uzọ ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 9

Echiche 1. Ndi Kọrint 9:12 na onodu