13 Ùnu amataghi na ndi nālu ọlu n'ulo uku Chineke nēri ihe si n'ulo uku Chineke puta, na ndi nānọ kwa n'iru ebe-ichu-àjà nēso ebe ichu-àjà ahu nēkekọ ihe?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 9
Echiche 1. Ndi Kọrint 9:13 na onodu