Luk 1:15 IGBOB

15 N'ihi na ọ gābu onye uku n'anya Onye-nwe-ayi, ọ gaghi-aṅu kwa manya-vine na ihe-ọṅuṅu nābà n'anya ma-ọli; agēme kwa ka o juputa na Mọ Nsọ, ọbuná site n'afọ nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 1

Echiche Luk 1:15 na onodu