Luk 1:20 IGBOB

20 Le kwa, i gēkpuchi ọnu, i gaghi-apu kwa ikwu okwu, rue ubọchi ahu mb͕e ihe ndia gēme, n'ihi na i kweghi okwum ndia, nke gēmezu n'oge-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 1

Echiche Luk 1:20 na onodu