Luk 1:22 IGBOB

22 Ma mb͕e ọ putara, ọ pughi igwa ha okwu: ha we mara na ọ hururi ọhù n'ulo nsọ: ya onwe-ya we nēfere ha aka, nānọgide kwa n'ob͕i.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 1

Echiche Luk 1:22 na onodu