Luk 1:25 IGBOB

25 Otú a ka Onye-nwe-ayi meworo nyem n'ubochi O ji lem anya, iwepu ita-utam n'etiti madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 1

Echiche Luk 1:25 na onodu