50 Ebere-Ya di-kwa-ra ndi nātu egwu YaRue ọb͕ọ na ọb͕ọ.
51 O werewo ogwe-aka-Ya gosi ike;Ọ chusawo ndi-npako n'èchìchè nke obi-ha.
52 O wedawo ndi di ike pua n'oche-eze-ha,Weli kwa elu ndi ọnọdu-ha di ala.
53 O werewo ezi ihe nile nyeju ndi agu nāgu afọ;Zipu kwa ndi-ọgaranya n'aka efu.
54 O nyeworo Israel nwa-Ya aka,Ka O we cheta ebere
55 (Dika Ọ gwara nna-ayi-hà)N'ebe Abraham na nkpuru-ya nọ rue mb͕e ebighi-ebi.
56 Meri we nọyere ya ihe dika ọnwa atọ, we laghachi n'ulo-ya.