67 Nna-ya Zakaraias we juputa na Mọ Nsọ, o we bu amuma, si,
68 Onye agọziri agọzi ka Ọ bu, bú Onye-nwe-ayi, Chineke nke Israel;N'ihi na O letawo ndi-Ya, lu-kwa-ra ha ọlu nb͕aputa,
69 O weliwo-kwa-ra ayi mpi nke nzọputaN'ulo onye nējere Ya ozi, bú Devid
70 (Dika O kwuru site n'ọnu ndi-amuma-Ya di nsọ site n'oge mbu),
71 Nzọputa n'aka ndi-iro-ayi, na n'aka ndi nile nākpọ ayi asì;
72 Imere nna-ayi-hà ebere,Na icheta ọb͕ub͕a-ndu nsọ Ya;
73 Iyí Ọ ṅuru Abraham nna-ayi,