69 O weliwo-kwa-ra ayi mpi nke nzọputaN'ulo onye nējere Ya ozi, bú Devid
70 (Dika O kwuru site n'ọnu ndi-amuma-Ya di nsọ site n'oge mbu),
71 Nzọputa n'aka ndi-iro-ayi, na n'aka ndi nile nākpọ ayi asì;
72 Imere nna-ayi-hà ebere,Na icheta ọb͕ub͕a-ndu nsọ Ya;
73 Iyí Ọ ṅuru Abraham nna-ayi,
74 Ikweye ayi, ebe adọputaworo ayi n'aka ndi-iro-ayi,Ka ayi nēkpere Ya nātughi egwu.
75 N'obi ọcha na ezi omume n'iru Ya ubọchi-ayi nile.