Luk 1:9 IGBOB

9 dika omume ọlu nchu-àjà nādi, ọlu ibà n'ulo nsọ nke Onye-nwe-ayi na isure ihe-nsure-ọku nēsì isì utọ ruru ya site n'ife nzà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 1

Echiche Luk 1:9 na onodu