Luk 10:30 IGBOB

30 Jisus zara ya, si, Otù nwoke si na Jerusalem nārida iga Jeriko; o we dabà n'etiti ndi nāpunara madu ihe, ndi b͕ara ya ọtọ ti kwa ya ihe-otiti, we la, rapu ya ọtọgbọrọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 10

Echiche Luk 10:30 na onodu