Luk 10:34 IGBOB

34 o we biakute ya, ke ọnyá nile ya, wukwasi ha manu na manya-vine; o we tukwasi ya n'anu-ulo nke aka ya, dubata ya n'ulo ndi-ọbìa, we le ya anya nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 10

Echiche Luk 10:34 na onodu