Luk 10:42 IGBOB

42 ma otu ihe bu ihe di nkpà: n'ihi na Meri rọputara ezi òkè ahu, nke anāgaghi-anapu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 10

Echiche Luk 10:42 na onodu