Luk 11:14 IGBOB

14 Ọ nāchupu kwa mọ ọjọ nke dara ob͕i. O we rue, mb͕e mọ ọjọ ahu putasiri, na onye-ob͕i ahu kwuru okwu; O we ju ìgwè madu nile anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:14 na onodu