Luk 11:17 IGBOB

17 Ma ebe Ya onwe-ya matara èchìchè-uche nile ha, Ọ si ha, Ala-eze ọ̀ bula nke kewara megide onwe-ya, anēme ya ka ọ tọb͕ọrọ n'efu; ulo nke kewakwara megide ulo nāda.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:17 na onodu