Luk 11:36 IGBOB

36 Ya mere, ọ buru na aru-gi dum ejuputa n'ìhè, ghara inwe akuku ọ bula b͕ara ọchichiri, aru ahu dum gējuputa n'ìhè, dika mb͕e oriọna, site n'ìhè-ya nēnwu, nēnye gi ìhè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:36 na onodu