Luk 11:39 IGBOB

39 Ma Onye-nwe-ayi siri ya, Ub͕u a ka unu onwe-unu, bú ndi-Farisi, nēme ka azú iko na afere di ọcha; ma ime-unu juputara n'ipunara-madu-ihe na ajọ ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:39 na onodu