Luk 11:49 IGBOB

49 N'ihi nka amam-ihe Chineke kwu-kwa-ra, si, M'gēzigara ha ndi-amuma na ndi-ozi; ufọdu nime ha ka ha gēb͕u kwa sob͕u kwa;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:49 na onodu