52 Ahuhu gādiri unu ndi-iwu; n'ihi na unu wepuru nkpisi-ugodi nke ọmuma-ihe: unu onwe-unu abataghi, unu b͕ochi-kwa-ra ndi nābata.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11
Echiche Luk 11:52 na onodu