Luk 11:8 IGBOB

8 Asim unu, Ọ buru kwa na ọ gaghi-ebili inye ya n'ihi na ọ bu eyì-ya, ma n'ihi aririọ-ya nēnweghi ihere ọ gēbili nye ya ka ihe di ya nkpà ra.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:8 na onodu