Luk 12:3 IGBOB

3 Ya mere ihe ọ bula unu kwuru n'ọchichiri, agānu ya n'ìhè; ihe unu kwu kwa-ra na nti n'ime-ulo ntà, agēkwusa ya n'elu ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:3 na onodu