Luk 12:36 IGBOB

36 unu onwe-unu, yikwara ndi nēche onye-nwe-ha, mb͕e ọ gēsi n'oriri ọlulu-nwunye laghachi; ka, mb͕e ọ gābia ku aka n'ọnu-uzọ, ka ha we meghere ya ngwa ngwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:36 na onodu