Luk 12:56 IGBOB

56 Ndi-iru-abua, unu matara itule iru ala na elu-igwe; ma òle ka o si di na unu amataghi itule oge a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:56 na onodu