8 Ma asim unu, Onye ọ bula nke gēkwuputam n'iru madu, ya ka Nwa nke madu gēkwuputa kwa n'iru ndi-mọ-ozi nke Chineke:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12
Echiche Luk 12:8 na onodu