Luk 13:11 IGBOB

11 Ma le, otù nwanyi nke nwere mọ nke nēme ka aru-ya ghara idi ike arọ iri na asatọ; o rudakwara ala, ọ pughi kwa iweli onwe-ya elu ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 13

Echiche Luk 13:11 na onodu