Luk 14:10 IGBOB

10 Ma mb͕e ọ bula agākpọ gi, ga nọdu n'ọnọdu ikpe-azu; ka, mb͕e onye kpọworo gi gābia, ka o we si gi, Eyìm, rigo n'ọnọdu ka elu: mb͕e ahu i gēnwe otuto n'iru ndi nile gi na ha nānọdu na nri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 14

Echiche Luk 14:10 na onodu