Luk 14:3 IGBOB

3 Jisus we za, gwa ndi-iwu na ndi-Farisi okwu, si, Ò ziri ezi n'iwu ime ka aru madu di ike n'ubọchi-izu-ike, ma-ọbu na o zighi ezi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 14

Echiche Luk 14:3 na onodu