Luk 14:31 IGBOB

31 Ma-ọbu òle eze, mb͕e ọ nāga ibu agha megide eze-ibe-ya, nāgaghi-ebu uzọ nọdu ala b͕a ìzù ma ọ puru ichi orú nnù ndi-agha na nnù ise zute onye chiri ọgu nnù ndi-agha abua na nnù iri bia imegide ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 14

Echiche Luk 14:31 na onodu