Luk 14:5 IGBOB

5 O we si ha, Ọ̀ bu nwa-nwoke ma-ọbu ehi nke onye n'etiti unu gādabà n'olùlù-miri, ma onye ahu agaghi-adọkpulite ya elu ngwa ngwa n'ubọchi-izu-ike?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 14

Echiche Luk 14:5 na onodu