Luk 15:10 IGBOB

10 Asim unu, na otù a ọṅù di n'iru ndi-mọ-ozi Chineke n'isi otù onye-nmehie nke nēchèghari.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 15

Echiche Luk 15:10 na onodu