Luk 15:2 IGBOB

2 Ndi-Farisi na ndi-ode-akwukwọ we nātamu, si Nwoke a nānara ndi-nmehie nke-ọma, nēso kwa ha eri ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 15

Echiche Luk 15:2 na onodu