Luk 15:20 IGBOB

20 O we bilie, biakute nna-ya. Ma mb͕e ọ nọ n'ebe di anya ub͕u a, nna-ya huru ya, o we nwe ọmiko n'aru-ya, b͕a ọsọ, makua ya n'olu, sutu kwa ya ọnu nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 15

Echiche Luk 15:20 na onodu