Luk 15:4 IGBOB

4 Òle madu di n'etiti unu, nke nwere ọgu aturu ise, ma otù nime ha funariri ya, nke nārapughi ọgu anọ na iri na iteghete ahu n'ọhia, ga so nke furu efu, rue mb͕e ọ gāchọputa ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 15

Echiche Luk 15:4 na onodu