Luk 15:7 IGBOB

7 Asim unu, na otú a ọṅu gādi n'elu-igwe n'isi otù onye-nmehie nke nēchèghari, kari n'isi ọgu ndi ezi omume anọ na iri na iteghete, ndi nchèghari nādighi nkpà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 15

Echiche Luk 15:7 na onodu