Luk 16:10 IGBOB

10 Onye kwesiri ka atukwasi ya obi n'ihe dikarisiri ntà kwesi-kwa-ra ka atukwasi ya obi n'oké ihe: onye bu kwa onye ajọ omume n'ihe dikarisiri ntà bu kwa onye ajọ omume n'oké ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 16

Echiche Luk 16:10 na onodu