Luk 16:31 IGBOB

31 O we si ya, Ọ buru na ha anughi olu Moses na ndi-amuma, agaghi-eme kwa ka ha kweye, asi na otù onye esi na ndi nwuru anwu bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 16

Echiche Luk 16:31 na onodu