Luk 16:8 IGBOB

8 Onye-nwe-ya we to onye ahu nāchi èzí-na-ulo nke nēme ajọ omume, n'ihi na o mere dika onye nwere uche: n'ihi na umu nke oge a nwere uche n'ebe ọb͕ọ nke aka ha nọ kari umu nke ìhè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 16

Echiche Luk 16:8 na onodu