Luk 17:2 IGBOB

2 Ọ gakara ya-ri mma ma akwuba ya nkume-igwe-nri n'olu, tubà kwa ya n'oké osimiri, kari na ọ gēme ka otù onye nime ndi ntà ndia ma n'ọnyà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 17

Echiche Luk 17:2 na onodu