Luk 18:11 IGBOB

11 Onye-Farisi guzoro nēkpe ekpere nye onwe-ya otú a, si, Chineke, ekelem Gi, na adighi m ka ndi fọduru n'etiti madu, ndi nāpunara madu ihe, ndi ajọ omume, ndi nākwa iko, ma-ọbu dika ọbuná onye-ọna-utu a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 18

Echiche Luk 18:11 na onodu