Luk 19:11 IGBOB

11 Ma mb͕e ha nānu ihe ndia, Ọ tukwasi tu ilu, n'ihi na Ọ nọ Jerusalem nso, na n'ihi na ha nēchè na ala-eze Chineke gaje iputa ìhè ngwa ngwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 19

Echiche Luk 19:11 na onodu