Luk 19:13 IGBOB

13 O we kpọ madu iri nime ndi-orù-ya, nye ha ọgu pound abua na iri, si ha, Zuanu ahia rue mb͕e m'gābia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 19

Echiche Luk 19:13 na onodu